Jeremaya 27:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Unu egela ndị na-eburu unu amụma ntị. Ha na-asị unu, ‘Unu agaghị ejere eze Babịlọn ozi.’+ Ma, ọ bụ amụma ụgha ka ha na-eburu unu.+
14 Unu egela ndị na-eburu unu amụma ntị. Ha na-asị unu, ‘Unu agaghị ejere eze Babịlọn ozi.’+ Ma, ọ bụ amụma ụgha ka ha na-eburu unu.+