Ezikiel 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị e gburu egbu ga-adakwa n’obodo unu.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.+ Ezikiel 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Agaghị m emere unu ebere,* agaghịkwa m enwere unu ọmịiko,+ n’ihi na m ga-akwụ unu ụgwọ ihe niile unu mere. Unu ga-atakwa ahụhụ arụ unu kpara.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.’+
4 Agaghị m emere unu ebere,* agaghịkwa m enwere unu ọmịiko,+ n’ihi na m ga-akwụ unu ụgwọ ihe niile unu mere. Unu ga-atakwa ahụhụ arụ unu kpara.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.’+