11 Ma Chineke sịrị ya: “Gaa guzoro n’ihu Jehova n’ugwu a.” Jehova nọkwa na-agafe Ịlaịja,+ oké ifufe ana-agbawa ugwu na nnukwu nkume n’ihu Jehova.+ Ma, Jehova anọghị n’ifufe ahụ. Mgbe ifufe ahụ kwụsịrị, ala mara jijiji,+ ma, Jehova anọghị n’ala ọma jijiji ahụ.