Jeremaya 2:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ọbara ndị* ogbenye aka ha dị ọcha gbasara n’uwe mwụda gị.+ Ahụghị m ka ndị aka ha dị ọcha na-abanye n’ụlọ gị n’ike,Ma, ọbara ha gbasachara n’uwe gị niile.+
34 Ọbara ndị* ogbenye aka ha dị ọcha gbasara n’uwe mwụda gị.+ Ahụghị m ka ndị aka ha dị ọcha na-abanye n’ụlọ gị n’ike,Ma, ọbara ha gbasachara n’uwe gị niile.+