2 Ihe E Mere 36:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị niile bụ́ ndị isi ndị nchụàjà nakwa ndị ọzọ niile nọ na-enupụrụ Chineke isi, na-akpakwa arụ mba ndị ọzọ na-akpa. Ha merụkwara ụlọ Jehova,+ nke o doro nsọ na Jeruselem. Ezikiel 22:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị nkwutọ obi ha dị n’igbu mmadụ* bi n’ime gị.+ Ha na-anọ n’elu ugwu eri ihe e ji chụọ àjà. Ha na-emekwa omume rụrụ arụ n’ime gị.+
14 Ndị niile bụ́ ndị isi ndị nchụàjà nakwa ndị ọzọ niile nọ na-enupụrụ Chineke isi, na-akpakwa arụ mba ndị ọzọ na-akpa. Ha merụkwara ụlọ Jehova,+ nke o doro nsọ na Jeruselem.
9 Ndị nkwutọ obi ha dị n’igbu mmadụ* bi n’ime gị.+ Ha na-anọ n’elu ugwu eri ihe e ji chụọ àjà. Ha na-emekwa omume rụrụ arụ n’ime gị.+