32 Unu ga na-ele anya a kpọrọ ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị kpọnye ndị ọzọ.+ Agụụ ịhụ ha ga na-agụ unu mgbe niile, ma e nweghị ihe unu ga-emeli.
22 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “M ga-eme ka ha zaa ajụjụ maka ihe ha mere. A ga-eji mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha.+ Ụnwụ ga-egbukwa ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị.+