Ezikiel 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ka m nọ na-ekiri ihe na-eme, m hụrụ wiil anọ n’akụkụ ndị cherob ahụ. Otu wiil dị n’akụkụ cherob nke ọ bụla. Wiil ndị ahụ na-egbu maramara ka nkume krisolaịt.+ Ezikiel 10:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndị cherob ahụ bụ ndị mmụọ ozi ahụ* m hụrụ n’osimiri Kiba.+ Ha na-ebili, Mkpughe 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihu ocheeze ahụ, e nwere ihe yiri oké osimiri nke dị ka enyo+ ma ọ bụ kristal. N’etiti ocheeze ahụ nakwa gburugburu ocheeze ahụ, e nwere ndị mmụọ ozi anọ*+ ndị ihu na azụ ha bụ anya anya.
9 Ka m nọ na-ekiri ihe na-eme, m hụrụ wiil anọ n’akụkụ ndị cherob ahụ. Otu wiil dị n’akụkụ cherob nke ọ bụla. Wiil ndị ahụ na-egbu maramara ka nkume krisolaịt.+
6 N’ihu ocheeze ahụ, e nwere ihe yiri oké osimiri nke dị ka enyo+ ma ọ bụ kristal. N’etiti ocheeze ahụ nakwa gburugburu ocheeze ahụ, e nwere ndị mmụọ ozi anọ*+ ndị ihu na azụ ha bụ anya anya.