Ezikiel 30:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova kwuru, sị: ‘Ndị na-akwado Ijipt ga-ada. A ga-anapụ Ijipt ike ya nke na-ebu ya isi.’+ “‘A ga-eji mma agha gbuo ndị Ijipt, malite na Migdọl+ ruo na Sayini.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a. Ezikiel 32:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 “‘Fero ga-ahụ ndị a niile. A ga-akasikwa ya obi maka ihe niile mere ndị ya.+ A ga-eji mma agha gbuo Fero na ndị agha ya niile.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.
6 Jehova kwuru, sị: ‘Ndị na-akwado Ijipt ga-ada. A ga-anapụ Ijipt ike ya nke na-ebu ya isi.’+ “‘A ga-eji mma agha gbuo ndị Ijipt, malite na Migdọl+ ruo na Sayini.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.
31 “‘Fero ga-ahụ ndị a niile. A ga-akasikwa ya obi maka ihe niile mere ndị ya.+ A ga-eji mma agha gbuo Fero na ndị agha ya niile.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.