Aịzaya 40:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ ga-azụ ìgwè atụrụ ya otú onye na-azụ atụrụ si azụ atụrụ.+ Ọ ga-eji aka ya chịkọta ụmụ atụrụ ya. Ọ ga-ekuru ha n’obi ya. Ọ ga-eji nwayọọ na-edu ndị nke ka na-enye ụmụ ha ara.+ Jọn 21:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe ha richara nri ụtụtụ, Jizọs jụrụ Saịmọn Pita, sị: “Saịmọn nwa Jọn, ị̀ hụrụ m n’anya karịa ihe ndị a?” O wee sị ya: “Ee, Onyenwe anyị, ị ma na m hụrụ gị n’anya.” Ọ sịrị ya: “Na-enye ụmụ atụrụ m nri.”*+
11 Ọ ga-azụ ìgwè atụrụ ya otú onye na-azụ atụrụ si azụ atụrụ.+ Ọ ga-eji aka ya chịkọta ụmụ atụrụ ya. Ọ ga-ekuru ha n’obi ya. Ọ ga-eji nwayọọ na-edu ndị nke ka na-enye ụmụ ha ara.+
15 Mgbe ha richara nri ụtụtụ, Jizọs jụrụ Saịmọn Pita, sị: “Saịmọn nwa Jọn, ị̀ hụrụ m n’anya karịa ihe ndị a?” O wee sị ya: “Ee, Onyenwe anyị, ị ma na m hụrụ gị n’anya.” Ọ sịrị ya: “Na-enye ụmụ atụrụ m nri.”*+