Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 21:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Manase gburu ọtụtụ ndị aka ha dị ọcha. O gburu ndị mmadụ si n’otu isi na Jeruselem ruo n’isi nke ọzọ.+ E wezụgakwa nke ahụ, o mere ihe dị njọ n’anya Jehova, nke mere ka ndị Juda mehie.

  • Jeremaya 22:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Anya gị na obi gị dị n’iji aghụghọ achọ ihe ga-abara naanị gị uru,

      Dịrịkwa n’igbu* onye aka ya dị ọcha,

      Nakwa n’irigbu ndị mmadụ na ịnapụ ha ihe ha nwere.’

  • Maịka 3:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 Unu na-eri anụ ndị m,+

      Na-agbakwa ha akpụkpọ,

      Kụrie ọkpụkpụ ha, gwerisiekwa ha+

      Dị ka ihe e ji ite* sie, dịkwa ka anụ dị n’ime ite e ji esi nri.

  • Zekaraya 11:4, 5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 “Jehova bụ́ Chineke m kwuru, sị, ‘Lekọtanụ ndị a, bụ́ ndị dị ka atụrụ a chọrọ igbu egbu.+ 5 Ndị na-azụrụ ha na-egbu ha,+ ma a naghị ama ha ikpe. Ndị na-ere ha+ na-asịkwa, “Otuto dịrị Jehova n’ihi na m ga-aba ọgaranya.” Ndị na-elekọta ha anaghịkwa emetere ha ebere.’*+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya