Aịzaya 56:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha bụ nkịta nwere oké akpịrị. Afọ anaghị eju ha eju. Ha bụ ndị ọzụzụ atụrụ na-anaghị aghọta ihe.+ Ha niile echeela ihu n’ụzọ nke ha. Onye ọ bụla n’ime ha na-eji aghụghọ achọ ihe ga-abara naanị ya uru, na-asị:
11 Ha bụ nkịta nwere oké akpịrị. Afọ anaghị eju ha eju. Ha bụ ndị ọzụzụ atụrụ na-anaghị aghọta ihe.+ Ha niile echeela ihu n’ụzọ nke ha. Onye ọ bụla n’ime ha na-eji aghụghọ achọ ihe ga-abara naanị ya uru, na-asị: