Luk 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Ònye n’ime unu nke nwere otu narị (100) atụrụ, ka ọ ga-abụ, otu n’ime ha fuo, ya aghara ịhapụ iri itoolu na itoolu n’ala ịkpa gaa chọwa nke ahụ furu efu ruo mgbe ọ chọtara ya?+
4 “Ònye n’ime unu nke nwere otu narị (100) atụrụ, ka ọ ga-abụ, otu n’ime ha fuo, ya aghara ịhapụ iri itoolu na itoolu n’ala ịkpa gaa chọwa nke ahụ furu efu ruo mgbe ọ chọtara ya?+