Jeremaya 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M ga-enye unu ndị ọzụzụ atụrụ na-eme ihe bụ́ uche m,*+ ha ga na-akụziri unu ihe, na-enyekwara unu aka ịghọta ihe.
15 M ga-enye unu ndị ọzụzụ atụrụ na-eme ihe bụ́ uche m,*+ ha ga na-akụziri unu ihe, na-enyekwara unu aka ịghọta ihe.