Maịka 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova kwuru, sị: “N’ụbọchị ahụ,M ga-achịkọta ndị na-ete ụkwụ. M ga-akpọkọta ndị a chụsasịrị achụsasị,+Kpọkọtakwa ndị m mesiri ike. Matiu 15:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 O wee, sị: “E zitere m maka atụrụ furu efu, bụ́ mba Izrel, ọ bụghị maka ndị ọ bụla ọzọ.”+ Luk 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Ònye n’ime unu nke nwere otu narị (100) atụrụ, ka ọ ga-abụ, otu n’ime ha fuo, ya aghara ịhapụ iri itoolu na itoolu n’ala ịkpa gaa chọwa nke ahụ furu efu ruo mgbe ọ chọtara ya?+
6 Jehova kwuru, sị: “N’ụbọchị ahụ,M ga-achịkọta ndị na-ete ụkwụ. M ga-akpọkọta ndị a chụsasịrị achụsasị,+Kpọkọtakwa ndị m mesiri ike.
4 “Ònye n’ime unu nke nwere otu narị (100) atụrụ, ka ọ ga-abụ, otu n’ime ha fuo, ya aghara ịhapụ iri itoolu na itoolu n’ala ịkpa gaa chọwa nke ahụ furu efu ruo mgbe ọ chọtara ya?+