Aịzaya 13:17, 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M ga-eme ka ndị Midia lụso ha agha.+ Ndị Midia ejighị ọlaọcha kpọrọ ihe. Ha enweghịkwa mmasị ọ bụla n’ọlaedo. 18 Ha ga-eji ụta ha gbajaa ụmụ okorobịa.*+ Ha agaghị emere ụmụ ndị Babịlọn ebere. Ha agaghịkwa emewe ụmụ ha ihe lee anya n’azụ. Daniel 11:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ihe m ga-agwa gị ugbu a bụ eziokwu: “Lee, eze atọ ọzọ ga-achị* na Peshia. Eze nke anọ ga-akpakọju akụnụba karịa ndị nke ọzọ niile. Ozugbo akụnụba ya mere ka o sie ike, ọ ga-eme ka ihe niile lụso alaeze Gris ọgụ.+
17 M ga-eme ka ndị Midia lụso ha agha.+ Ndị Midia ejighị ọlaọcha kpọrọ ihe. Ha enweghịkwa mmasị ọ bụla n’ọlaedo. 18 Ha ga-eji ụta ha gbajaa ụmụ okorobịa.*+ Ha agaghị emere ụmụ ndị Babịlọn ebere. Ha agaghịkwa emewe ụmụ ha ihe lee anya n’azụ.
2 Ihe m ga-agwa gị ugbu a bụ eziokwu: “Lee, eze atọ ọzọ ga-achị* na Peshia. Eze nke anọ ga-akpakọju akụnụba karịa ndị nke ọzọ niile. Ozugbo akụnụba ya mere ka o sie ike, ọ ga-eme ka ihe niile lụso alaeze Gris ọgụ.+