2 Mgbe ihe a mechara, mmụọ nsọ malitere idu m ozugbo, mụ ahụ otu ocheeze n’eluigwe, nke e nwere onye nọ ọdụ na ya.+ 3 Onye ahụ nke nọ ọdụ n’ocheeze ahụ na-egbuke ka nkume jaspa+ na nkume dị oké ọnụ nke na-acha ọbara ọbara. Eke na egwurugwu nke na-egbuke ka emerad gbakwara ocheeze ahụ gburugburu.+