Daniel 2:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Daniel wee gakwuru Arịọk, onye eze họpụtara ka o gbuo ndị ma ihe na Babịlọn.+ Ọ gwara ya, sị: “Egbula onye ọ bụla n’ime ndị ma ihe na Babịlọn. Kpọrọ m gaa n’ihu eze ka m kọọrọ eze ihe nrọ ya pụtara.”
24 Daniel wee gakwuru Arịọk, onye eze họpụtara ka o gbuo ndị ma ihe na Babịlọn.+ Ọ gwara ya, sị: “Egbula onye ọ bụla n’ime ndị ma ihe na Babịlọn. Kpọrọ m gaa n’ihu eze ka m kọọrọ eze ihe nrọ ya pụtara.”