Daniel 8:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ma ike gwụrụ mụnwa, bụ́ Daniel, m rịakwara ọrịa ọtụtụ ụbọchị.+ Mgbe e mechara, m biliri rụwa ọrụ m na-arụrụ eze.+ Ma ahụ́ afọghị m n’ihi ọhụụ ahụ m hụrụ, e nweghịkwa onye nwere ike ịghọta ya.+
27 Ma ike gwụrụ mụnwa, bụ́ Daniel, m rịakwara ọrịa ọtụtụ ụbọchị.+ Mgbe e mechara, m biliri rụwa ọrụ m na-arụrụ eze.+ Ma ahụ́ afọghị m n’ihi ọhụụ ahụ m hụrụ, e nweghịkwa onye nwere ike ịghọta ya.+