Daniel 2:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ma, e nwere Chi nọ n’eluigwe, Onye na-eme ka a mata ihe nzuzo.+ O meekwala ka Eze Nebukadneza mara ihe ga-eme n’oge ikpeazụ. Ihe a bụ nrọ ị rọrọ na ọhụụ ị hụrụ mgbe i dina n’àkwà* gị:
28 Ma, e nwere Chi nọ n’eluigwe, Onye na-eme ka a mata ihe nzuzo.+ O meekwala ka Eze Nebukadneza mara ihe ga-eme n’oge ikpeazụ. Ihe a bụ nrọ ị rọrọ na ọhụụ ị hụrụ mgbe i dina n’àkwà* gị: