Abụ Ọma 36:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụ gị na-enye ndụ.+ Ọ bụ ìhè gị na-enye anyị ìhè.+ Abụ Ọma 112:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ na-enwuru ndị obi ha dị ọcha ka ìhè nke na-enwu n’ebe gbara ọchịchịrị.+ ח [Het] O nwere ọmịiko,* na-eme ebere,+ bụrụkwa onye ezi omume.
4 Ọ na-enwuru ndị obi ha dị ọcha ka ìhè nke na-enwu n’ebe gbara ọchịchịrị.+ ח [Het] O nwere ọmịiko,* na-eme ebere,+ bụrụkwa onye ezi omume.