17 Ezi Chineke mere ka ụmụaka anọ a nwee ọgụgụ isi, ka ha na-aghọta ihe dị iche iche e dere ede* nakwa ka ha mara ihe. Daniel na-aghọtakwa ụdị ọhụụ ọ bụla na nrọ ọ bụla.+
28 Ma, e nwere Chi nọ n’eluigwe, Onye na-eme ka a mata ihe nzuzo.+ O meekwala ka Eze Nebukadneza mara ihe ga-eme n’oge ikpeazụ. Ihe a bụ nrọ ị rọrọ na ọhụụ ị hụrụ mgbe i dina n’àkwà* gị: