Daniel 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Eze wee gwa Ashpenaz, onyeisi ndị na-eje ozi n’obí ya, ka ọ kpọta ụfọdụ n’ime ndị Izrel, ma ndị si n’ezinụlọ eze ma ụmụ ndị a ma ama.+ Daniel 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ụfọdụ n’ime ụmụaka ahụ si n’ebo Juda.* Ha bụ Daniel,*+ Hananaya,* Mishel,* na Azaraya.*+
3 Eze wee gwa Ashpenaz, onyeisi ndị na-eje ozi n’obí ya, ka ọ kpọta ụfọdụ n’ime ndị Izrel, ma ndị si n’ezinụlọ eze ma ụmụ ndị a ma ama.+