Jenesis 41:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Fero gwaziri Josef, sị: “Arọrọ m nrọ, ma e nweghị onye nwere ike ịkọwa ya. Ma, anụla m na ọ bụrụ na a kọọrọ gị nrọ na i nwere ike ịkọwa ya.”+
15 Fero gwaziri Josef, sị: “Arọrọ m nrọ, ma e nweghị onye nwere ike ịkọwa ya. Ma, anụla m na ọ bụrụ na a kọọrọ gị nrọ na i nwere ike ịkọwa ya.”+