-
Daniel 7:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 “Mgbe m hụchara anụ ọhịa ahụ, m nọ na-ele ihe na-eme n’ọhụụ m nọ na-ahụ n’abalị, m wee hụ anụ ọhịa nke anọ. Ọ dị egwu ma na-emenye ụjọ, ọ dịkwa ike nke ukwuu. O nwere ezé ígwè ndị buru ibu. Ọ nọ na-atapịa ihe niile ọ hụrụ ma na-ebibi ha, o jikwa ụkwụ ya na-azọpịa ihe fọrọnụ.+ Ọ dị iche n’anụ ọhịa ndị ọzọ niile bu ya ụzọ, o nwekwara mpi iri.
-