-
Daniel 3:4-6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Oti mkpu eze tiri mkpu, sị: “Ndị dị iche iche, ndị si ná mba dị iche iche, na ndị na-asụ asụsụ dị iche iche, a na-enye unu iwu 5 na mgbe unu nụrụ ụda opi, ọjà, ụbọ zita, une, ụbọ akwara, nnukwu ọjà, na ụdị ngwá egwú niile ọzọ, daanụ n’ala kpọọrọ ihe ahụ Eze Nebukadneza ji ọlaedo kpụọ isiala. 6 Onye ọ bụla na-adaghị n’ala kpọọ isiala, a ga-atụba ya ozugbo ná nnukwu ọkụ a kwanyere.”+
-