34 “Mgbe oge ahụ gwụrụ,+ mụnwa, bụ́ Nebukadneza, leliri anya n’eluigwe, anya wee doo m. M wee too Onye Kacha Elu. M toro Onye ahụ na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi, jaakwa ya mma, n’ihi na ọchịchị ya bụ ọchịchị na-adịru mgbe ebighị ebi, alaeze ya na-adịkwa malite n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+