-
Daniel 9:11, 12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ndị Izrel niile emebiela Iwu gị. Ha ahapụla gị ma ghara ime ihe i kwuru. Ọ bụ ya mere i ji mee ka iyi a ṅụrụ na a ga-abụ anyị ọnụ otú e dere ya n’iwu Mosis ohu ezi Chineke mezuo n’isi anyị,+ maka na anyị mehiere gị. 12 O mezuru ihe o kwuru ga-eme anyị+ na ndị eze anyị bụ́ ndị chịrị anyị.* O mere ka nnukwu ọdachi dakwasị anyị. N’ụwa* niile, e nwebeghị ebe e mere ụdị ihe e mere na Jeruselem.+
-
-
Emọs 4:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 N’ihi ya, Izrel, m ga-ata gị ahụhụ ọzọ.
Izrel, ebe ọ bụ na m ga-eme gị ihe a,
Jikere ka gị na Chineke gị hụ.
-