Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 12:32, 33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 32 Jeroboam mekwara ka a malite ime otu ememme n’abalị iri na ise n’ọnwa nke asatọ. A na-eme ụdị ememme a na Juda.+ Ọ nọkwa n’elu ebe ịchụàjà ọ rụrụ na Betel+ chụọrọ ụmụ ehi ndị ọ kpụrụ àjà. Ọ họpụtakwara ndị nchụàjà ga na-eje ozi n’ebe ndị dị elu ọ rụrụ na Betel. 33 Ọ malitere ịnọ n’elu ebe ịchụ àjà ahụ ọ rụrụ na Betel achụ àjà n’abalị iri na ise n’ọnwa nke asatọ. O chepụtara ọnwa a n’onwe ya. O hiweere ndị Izrel ememme ha ga na-eme, gaakwa nọrọ n’elu ebe ịchụàjà na-esu àjà ọkụ.

  • Hosia 13:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  2 Ugbu a, ha na-emekwu mmehie,

      Jirikwa ọlaọcha ha na-akpụ arụsị.+

      Ha na-eleru anya ala akpụ arụsị dị iche iche, nke bụ́ aka ọrụ ndị omenkà.

      Ha na-asị, ‘Ka ndị na-achụ àjà susuo ụmụ ehi ọnụ.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya