1 Ndị Eze 22:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Ehab, ihe niile o mere na ụlọ* o ji ọdụ́ rụọ+ nakwa obodo niile ọ rụsiri ike, n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Izrel.
39 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Ehab, ihe niile o mere na ụlọ* o ji ọdụ́ rụọ+ nakwa obodo niile ọ rụsiri ike, n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Izrel.