Ọnụ Ọgụgụ 25:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mgbe ndị Izrel bi na Shitim,+ ha na ụmụ nwaanyị Moab malitere ịkwa iko.+ Ọnụ Ọgụgụ 33:48, 49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 N’ikpeazụ, ha si n’ugwu ndị dị n’Abarim pụọ gaa maa ụlọikwuu n’ọzara Moab, n’akụkụ Osimiri Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.+ 49 Ha wee biri n’ụlọikwuu n’akụkụ Osimiri Jọdan malite na Bet-jeshimọt ruo n’Ebel-shitim+ nke dị n’ọzara Moab.
48 N’ikpeazụ, ha si n’ugwu ndị dị n’Abarim pụọ gaa maa ụlọikwuu n’ọzara Moab, n’akụkụ Osimiri Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.+ 49 Ha wee biri n’ụlọikwuu n’akụkụ Osimiri Jọdan malite na Bet-jeshimọt ruo n’Ebel-shitim+ nke dị n’ọzara Moab.