Ilu 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Akwụsịla ịhụ ndị ọzọ n’anya,* akwụsịkwala igosi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.*+ Yiri àgwà ndị a n’olu gị ka ihe olu. Dee ha n’obi gị.+ Hosia 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na ihe na-atọ m ụtọ bụ ịhụnanya,* ọ bụghị àjà. Ịmara Chineke na-atọkwa m ụtọ, ọ bụghị àjà a na-esucha ọkụ.+ Zekaraya 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Na-ekpenụ ikpe ziri ezi.+ Na-ahụnụ ibe unu n’anya,*+ na-emekwaranụ ibe unu ebere.
3 Akwụsịla ịhụ ndị ọzọ n’anya,* akwụsịkwala igosi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.*+ Yiri àgwà ndị a n’olu gị ka ihe olu. Dee ha n’obi gị.+
6 N’ihi na ihe na-atọ m ụtọ bụ ịhụnanya,* ọ bụghị àjà. Ịmara Chineke na-atọkwa m ụtọ, ọ bụghị àjà a na-esucha ọkụ.+
9 “Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Na-ekpenụ ikpe ziri ezi.+ Na-ahụnụ ibe unu n’anya,*+ na-emekwaranụ ibe unu ebere.