Jeremaya 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha na-adị njikere ịgha ụgha otú onye kwere ụta na-adị njikere ịgbapụ akụ́. Ihe juru n’obodo a bụ ụgha. E nweghị onye na-akwụwa aka ọtọ.+ Jehova kwuru, sị, “Ha na-esi n’otu ihe ọjọọ gaa n’ihe ọjọọ ọzọ. Ha ejighịkwa m kpọrọ ihe.”+
3 Ha na-adị njikere ịgha ụgha otú onye kwere ụta na-adị njikere ịgbapụ akụ́. Ihe juru n’obodo a bụ ụgha. E nweghị onye na-akwụwa aka ọtọ.+ Jehova kwuru, sị, “Ha na-esi n’otu ihe ọjọọ gaa n’ihe ọjọọ ọzọ. Ha ejighịkwa m kpọrọ ihe.”+