Aịzaya 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Olee ebe fọrọ n’ahụ́ unu a na-etibeghị ihe? Gịnị mere unu ka ji na-enupụ isi?+ E merụrụ unu ahụ́ n’isi unu niile. Unu na-arịakwa ọrịa obi.+
5 Olee ebe fọrọ n’ahụ́ unu a na-etibeghị ihe? Gịnị mere unu ka ji na-enupụ isi?+ E merụrụ unu ahụ́ n’isi unu niile. Unu na-arịakwa ọrịa obi.+