-
Abụ Ọma 114:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
114 Mgbe Izrel si n’Ijipt pụta,+
Mgbe ezinụlọ Jekọb si n’obodo ndị na-asụ asụsụ ọzọ pụta,
-
Aịzaya 50:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Gịnịzi mere na o nweghị onye nọ ebe a mgbe m batara?
Gịnị mere na o nweghị onye zara mgbe m kpọrọ òkù?+
Ịgbapụta unu ọ̀ nyịrị m?*
Ka ọ̀ bụ na mụ adịghị ike ịnapụta unu?+
M na-aba mba, oké osimiri ataa.+
M na-eme ka osimiri ghọọ ọzara.+
Azụ̀ dị na ha na-esi ísì n’ihi na mmiri adịghị.
Ha na-anwụkwa maka na ha ahụghị mmiri ha ga-aṅụ.
-
-
-