Joshụa 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ n’ụbọchị a Jehova sụrụ ndị Amọraịt akwụ n’ihu ndị Izrel ka Joshụa gwara Jehova n’ihu ndị Izrel, sị: “Anyanwụ, kwụrụ otu ebe+ na Gibiọn.+ Ọnwa, kwụrụkwa otu ebe na ndagwurugwu Aịjalọn.”
12 Ọ bụ n’ụbọchị a Jehova sụrụ ndị Amọraịt akwụ n’ihu ndị Izrel ka Joshụa gwara Jehova n’ihu ndị Izrel, sị: “Anyanwụ, kwụrụ otu ebe+ na Gibiọn.+ Ọnwa, kwụrụkwa otu ebe na ndagwurugwu Aịjalọn.”