Jeremaya 31:38, 39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Jehova kwukwara, sị, “Oge na-abịa mgbe a ga-arụrụ Jehova obodo+ malite n’Ụlọ Elu Hananel+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Dị n’Ebe Mgbidi Sụkọtara Isi.+ 39 A ga-agbatị eriri e ji atụ̀ ihe,+ ya eruo n’ugwu Gereb, tụgharịakwa ruo Goa.
38 Jehova kwukwara, sị, “Oge na-abịa mgbe a ga-arụrụ Jehova obodo+ malite n’Ụlọ Elu Hananel+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Dị n’Ebe Mgbidi Sụkọtara Isi.+ 39 A ga-agbatị eriri e ji atụ̀ ihe,+ ya eruo n’ugwu Gereb, tụgharịakwa ruo Goa.