Abụ Ọma 125:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Otú ahụ ugwu dị iche iche si gbaa Jeruselem gburugburu+Ka Jehova si gbaa ndị ya gburugburu,+Malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi. Aịzaya 26:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’oge ahụ, a ga-abụ abụ a+ na Juda:+ “Anyị nwere obodo siri ike.+ Chineke na-azọpụta mmadụ otú mgbidi siri ezigbo ike si echebe obodo.+
2 Otú ahụ ugwu dị iche iche si gbaa Jeruselem gburugburu+Ka Jehova si gbaa ndị ya gburugburu,+Malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi.
26 N’oge ahụ, a ga-abụ abụ a+ na Juda:+ “Anyị nwere obodo siri ike.+ Chineke na-azọpụta mmadụ otú mgbidi siri ezigbo ike si echebe obodo.+