2 Ihe E Mere 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ahọrọla m Jeruselem+ ka a nọrọ na ya na-eto aha m. Ahọrọkwala m Devid ka ọ chịwa ndị Izrel bụ́ ndị m.’+ Zekaraya 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Jiri olu dara ụda kwuo ọzọ, sị, ‘Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ịdị mma m ga-ejupụta n’obodo m dị iche iche. Jehova ga-akasi Zayọn obi ọzọ,+ ọ ga-ahọrọkwa Jeruselem ọzọ.”’”+
6 Ma ahọrọla m Jeruselem+ ka a nọrọ na ya na-eto aha m. Ahọrọkwala m Devid ka ọ chịwa ndị Izrel bụ́ ndị m.’+
17 “Jiri olu dara ụda kwuo ọzọ, sị, ‘Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ịdị mma m ga-ejupụta n’obodo m dị iche iche. Jehova ga-akasi Zayọn obi ọzọ,+ ọ ga-ahọrọkwa Jeruselem ọzọ.”’”+