Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 24:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 “Ọ bụrụ na ọrịa ekpenta* arịawa mmadụ, lezienụ anya ka unu mee ihe niile ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, ga-agwa unu.+ Lezienụ anya ka unu mee kpọmkwem ihe m nyere ha n’iwu.

  • 2 Ihe E Mere 15:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 O teela ndị Izrel hapụrụ ife ezi Chineke, nọrọ n’enweghị onye nchụàjà na-akụziri ha ihe, nọrọkwa n’enweghị iwu ha na-edebe.+

  • Nehemaya 8:7, 8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Ndị Livaị bụ́ Jeshụa, Benaị, Sherebaya,+ Jemin, Akọb, Shabetaị, Hodaya, Measaya, Kelaịta, Azaraya, Jozabad,+ Henan, Peleya, nọ na-akọwara ndị mmadụ Iwu ahụ+ mgbe ndị mmadụ guzo ọtọ. 8 Ha wee na-agụpụta ihe dị n’akwụkwọ ahụ, ya bụ, ihe dị n’Iwu ezi Chineke. Ha nọ na-akọwa ya nke ọma, na-emekwa ka o doo anya. Ha wee nyere ndị mmadụ aka ịghọta ihe a na-agụpụta.+

  • Ezikiel 44:23, 24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 “‘Ha ga na-akụziri ndị m ihe dị iche n’ihe dị nsọ na ihe nkịtị. Ha ga-emekwa ka ha mara ihe dị iche n’ihe na-adịghị ọcha na ihe dị ọcha.+ 24 Ọ bụ ha ga na-ekpe ikpe ọ bụla e nwere.+ Ha ga-eji iwu ndị m nyere na-ekpe ya.+ Ha ga na-edebe iwu m, na-esokwa ntụziaka m niile gbasara ememme m niile.+ Ha ga-edokwa ụbọchị izu ike m nsọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya