Matiu 13:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Onye iro nke kụrụ ha bụ Ekwensu. Owuwe ihe ubi ahụ bụ ọgwụgwụ oge a.* Ndị ahụ na-ewe ihe ubi bụ ndị mmụọ ozi. Matiu 13:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Otú ahụ ka ọ ga-adị n’ọgwụgwụ oge a.* Ndị mmụọ ozi ga-aga si n’ebe ndị ezi omume nọ kpọpụta ndị ajọ omume, Matiu 24:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe ọ nọ ọdụ n’Ugwu Oliv, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya naanị ha, sị ya: “Gwa anyị, olee mgbe ihe ndị a ga-eme? Gịnị ga-abụkwa ihe àmà nke ọnụnọ*+ gị na nke ọgwụgwụ oge a?”*+
39 Onye iro nke kụrụ ha bụ Ekwensu. Owuwe ihe ubi ahụ bụ ọgwụgwụ oge a.* Ndị ahụ na-ewe ihe ubi bụ ndị mmụọ ozi.
49 Otú ahụ ka ọ ga-adị n’ọgwụgwụ oge a.* Ndị mmụọ ozi ga-aga si n’ebe ndị ezi omume nọ kpọpụta ndị ajọ omume,
3 Mgbe ọ nọ ọdụ n’Ugwu Oliv, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya naanị ha, sị ya: “Gwa anyị, olee mgbe ihe ndị a ga-eme? Gịnị ga-abụkwa ihe àmà nke ọnụnọ*+ gị na nke ọgwụgwụ oge a?”*+