Mak 1:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe ọ gatụkwuru ihu, ọ hụrụ Jems nwa Zebedi na Jọn nwanne ya, ka ha nọ n’ụgbọ mmiri ha na-edozi ụgbụ ha.+ 20 Ọ kpọkwara ha n’egbughị oge. Ha wee hapụ nna ha Zebedi na ndị o goro ọrụ n’ụgbọ mmiri ahụ, soro ya gawa.
19 Mgbe ọ gatụkwuru ihu, ọ hụrụ Jems nwa Zebedi na Jọn nwanne ya, ka ha nọ n’ụgbọ mmiri ha na-edozi ụgbụ ha.+ 20 Ọ kpọkwara ha n’egbughị oge. Ha wee hapụ nna ha Zebedi na ndị o goro ọrụ n’ụgbọ mmiri ahụ, soro ya gawa.