Matiu 9:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Jizọs wee malite ijegharị n’obodo ukwu nakwa n’obodo nta niile, na-ezi ihe n’ụlọ nzukọ ha, na-ekwusakwa ozi ọma Alaeze Chineke ma na-agwọ ụdị ọrịa ọ bụla.+ Mak 1:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Ọ gazukwara Galili niile, na-ekwusa ozi ọma n’ụlọ nzukọ ha dị iche iche ma na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.+ Mak 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’eziokwu, o juru ya anya na ha enweghị okwukwe. O wee gazuo obodo nta dị iche iche, na-ezi ihe.+
35 Jizọs wee malite ijegharị n’obodo ukwu nakwa n’obodo nta niile, na-ezi ihe n’ụlọ nzukọ ha, na-ekwusakwa ozi ọma Alaeze Chineke ma na-agwọ ụdị ọrịa ọ bụla.+
39 Ọ gazukwara Galili niile, na-ekwusa ozi ọma n’ụlọ nzukọ ha dị iche iche ma na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.+