-
Aịzaya 61:2, 3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ka m kwusaa afọ Jehova na-emere ndị mmadụ amara*
Na ụbọchị Chineke anyị ga-akwụ ndị iro ya ụgwọ,+
Ka m kasie ndị niile na-eru uju obi,+
3 Ka m lekọta ndị na-eruru Zayọn uju,
Ka m nye ha ákwà isi ha ga-eji dochie ntụ,
Ka m nye ha mmanụ ka ha na-enwe aṅụrị kama iru uju,
Ka m nye ha ákwà ha ga-eyiri na-eto m kama ịda mbà n’obi.
-
-
Matiu 11:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Bịakwutenụ m, unu niile ndị na-arụgbu onwe unu n’ọrụ, ndị e bokwara ibu dị arọ, m ga-emekwa ka unu nweta ume.
-