1 Ihe E Mere 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jesi amụọ Elayab bụ́ ọkpara ya, na Abinadab+ nwa ya nke abụọ, Shimia nwa ya nke atọ,+ 1 Ihe E Mere 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ozem nwa ya nke isii, na Devid+ nwa ya nke asaa.