Ọrụ Ndịozi 5:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ha wee si ebe ahụ ndị Sanhedrin* nọ pụọ, na-aṅụrị ọṅụ+ maka na Chineke gụrụ ha ná ndị e kwesịrị imenye ihere n’ihi aha Jizọs. Ndị Rom 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụghị naanị ya, kama ka anyị na-aṅụrị ọṅụ* mgbe a na-akpagbu anyị,+ ebe ọ bụ na anyị ma na mkpagbu na-eme ka anyị tachie obi;+
41 Ha wee si ebe ahụ ndị Sanhedrin* nọ pụọ, na-aṅụrị ọṅụ+ maka na Chineke gụrụ ha ná ndị e kwesịrị imenye ihere n’ihi aha Jizọs.
3 Ọ bụghị naanị ya, kama ka anyị na-aṅụrị ọṅụ* mgbe a na-akpagbu anyị,+ ebe ọ bụ na anyị ma na mkpagbu na-eme ka anyị tachie obi;+