Aịzaya 40:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ahịhịa ndụ na-akpọnwụ akpọnwụ,Okooko ya na-achanwụkwa achanwụ,Ma, okwu Chineke anyị na-adịru mgbe ebighị ebi.”+ Luk 16:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’eziokwu, ọ dị mfe eluigwe na ụwa ịla n’iyi karịa otu mkpụrụ akwụkwọ nke dị n’Iwu ahụ ịhapụ imezu.+
8 Ahịhịa ndụ na-akpọnwụ akpọnwụ,Okooko ya na-achanwụkwa achanwụ,Ma, okwu Chineke anyị na-adịru mgbe ebighị ebi.”+
17 N’eziokwu, ọ dị mfe eluigwe na ụwa ịla n’iyi karịa otu mkpụrụ akwụkwọ nke dị n’Iwu ahụ ịhapụ imezu.+