1 Ndị Eze 15:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ikpeazụ, Esa nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ, e lie ya ebe e liri ha n’Obodo Devid nna nna ya. Jehoshafat nwa ya+ nọchiri ya, malite ịchị.
24 N’ikpeazụ, Esa nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ, e lie ya ebe e liri ha n’Obodo Devid nna nna ya. Jehoshafat nwa ya+ nọchiri ya, malite ịchị.