Levitikọs 19:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “‘Abọla ọbọ.+ Ebukwarala mmadụ ibe gị iwe n’obi. Hụ mmadụ ibe gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.+ Abụ m Jehova. Mak 12:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Nke abụọ bụ, ‘Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.’+ E nweghị ihe ọ bụla ọzọ e nyere n’iwu karịrị iwu ndị a.”
18 “‘Abọla ọbọ.+ Ebukwarala mmadụ ibe gị iwe n’obi. Hụ mmadụ ibe gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.+ Abụ m Jehova.
31 Nke abụọ bụ, ‘Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.’+ E nweghị ihe ọ bụla ọzọ e nyere n’iwu karịrị iwu ndị a.”