2 Ihe E Mere 21:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehoshafat mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, e lie ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid. Jehoram nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+
21 Jehoshafat mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, e lie ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid. Jehoram nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+