Matiu 23:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha na-achọ ka ndị mmadụ hụ ihe niile ha na-eme,+ n’ihi na ha na-eme ka mkpọ̀* ha na-ekekwasị n’egedege ihu ha na n’aka ekpe ha+ bukwuo ibu, na-emekwa ka ọnụ ọnụ uwe ha dịkwuo ogologo.+
5 Ha na-achọ ka ndị mmadụ hụ ihe niile ha na-eme,+ n’ihi na ha na-eme ka mkpọ̀* ha na-ekekwasị n’egedege ihu ha na n’aka ekpe ha+ bukwuo ibu, na-emekwa ka ọnụ ọnụ uwe ha dịkwuo ogologo.+